Posted On: September 15th 2026, 08:55 pm
JACKSONITES NDEEWONU🥰
ỌDỊNANỊ bụ ejiri mara anyị. Ọdịnanị bụ mgbọrọgwụ anyị; onye chefuru mgbọrọgwụ ya, chefuru onwe ya. ka mgbọrọgwụ anyị dịrị, ka anyị dịrị kwa🥰.
Ka anyị gbakọta ọnụ mee ya ka ọ dịrị ndụ 🥰
📅25th SEPTEMBER, 2026
Ọ ga-na akpọtụ akpọtụ na ACHEBE'S COURT! 🥰
Idikwa njikere? 🔥
#foryouシpage #unn
#macsaweek #culturalday #govirallllll🔥❤️😘